Gaa na ọdịnaya

Klara Zamenhof

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Klara Zamenhof
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịRussian Empire Dezie
Aha enyereKlara Dezie
Aha ezinụlọ yaZamenhof Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Ọktoba 1863 Dezie
Ebe ọmụmụKaunas Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya6 Disemba 1924 Dezie
Ebe ọ nwụrụWarsaw Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
Ihe kpatara ọnwụhepatocellular carcinoma Dezie
Ebe oliliOkopowa Street Jewish Cemetery Dezie
ŃnàAleksandro Silbernik Dezie
ŃnéGoda Mejerovna Silbernik Dezie
NwanneJoseph Silbernik, Kostiantyn Silbernik Dezie
Dị/nwunyeL. L. Zamenhof Dezie
NwaAdam Zamenhof, Lidia Zamenhof, Zofia Zamenhof Dezie
EzinụlọZamenhof family Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEsperanto, Polish, Yiddish Dezie
Ọrụ ọ na-arụEsperantist Dezie

Klara Zamenhof (née Silbernik amụrụ ya n’ụbọchi 6 nke ọnwa Ọktoba n’oge afọ 1863 - ruo ụbọchi 6 nke ọnwa Disemba n’oge afọ 1924) bụ onye Esperantist Polish. Ọ lụrụ L. L. Zamenhof, onye mepụtara asụsụ Esperanto. 

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Klara Silbernik na ụbọchi 6 nke ọnwa Ọktoba n’oge afọ 1863 na obodo Kovno, Lithuania, mgbe ahụ akụkụ nke Alaeze Ukwu Russia.[1] Ọ bụ nwa nwanyị kachasị okenye nke Alexander Sender Silbernik na Golda Silbernik, ndị ahịa ndị Juu bara ọgaranya si obodo Kovno.[2]

Enyemaka e nyere na Esperanto

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe di ya nwụsịrị na ụbọchi 14 nke ọnwa Eprel n’oge afo 1917, ọ weghaara nkwalite nke Esperanto. Ọ gara n'ihu na mmepe nke obodo ahụ dabere na asụsụ ahụ ma kwado nwa ya nwanyị Lidia, onye zụrụ dịka onye nkuzi Esperanto na Europe na United States.

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ Ludwik Lejzer Zamenhof n’oge afọ 1887, [3] ma zụlite ụmụ atọ: Adam, Lidia, ya na Zofia. Ndị Nazi gburu ha atọ.

Ọ nwụrụ na mba Warsaw n’ụbọchi 6 nke ọnwa Disemba n’oge afọ 1924, e lie ya na ili ozu ndị Juu n'ebe ahụ.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Obituary nke Klara Zamenhof. N'asụsụ Esperanto.