Kokomma
Ọdịdị
Kokomma
| Ụdị | drama film |
|---|---|
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2012 |
| Mba osi | Naijiria |
| Mmalite asụsụ ihe ngosi | Ibibio |
| Onye nduzi | Tom Robson |
| Onye nsonye ihe nkiri | Belinda Effah |
| Ụcha anụkpa ahụ | color |
Kokomma bụ ihe nkiri Naịjirịa nke afọ 2012 nke Tom Robson duziri na 2012. Belinda Effah, Ini Ikpe, Ifeanyi Kalu na Ekere Nkanga pụtara ihe na ya. [1] O nwetara nhọpụta atọ na emume nke itoolu nke Africa Movie Academy Awards, ebe Effah ritere ihe nrite maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma maka ngọsipụta nka akpamọchị ya na fim ahụ. [2] E wepụtara ya na DVD n'ọnwa Septemba afọ 2012. [3]
Ndị so mee ihe nkiri a
[dezie | dezie ebe o si]- Belinda Effah gosipụtara ka Kokomma
- Ini Ikpe
- Ekere Nkanga
- Ifeanyi Kalu gosipụtara ka Usen
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kokomma. Nollywood Reinvented (12 June 2013). Retrieved on 8 November 2014.
- ↑ Film. Archived from the original on 2018-08-01. Retrieved on 2018-08-01.
- ↑ "Kokomma hits the shelves", The Punch. Retrieved on 8 November 2014.