Gaa na ọdịnaya

Kola Adewusi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kola Adewusi
Deputy Governor of Osun State
Assumed office
27 November 2022
GovernorAdemola Adeleke
Preceded byBenedict Alabi
Personal details
Born (1968-10-05) 5 Ọktoba 1968 (age 57)
Political partyPeoples Democratic Party

Kola Adewusi listen (amụrụ n'ụbọchị nke 5 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1968) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria, bụ onye rụrụ ọrụ dịka osote gọvanọ Osun steeti kemgbe afọ 2022.[1] A họpụtara Adewusi osote gọvanọ na ntuliaka gọvanọ Osun steeti n'afọ 2022.[2]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Adeyemo (21 March 2022). Osun 2022: PDP Picks Adewusi As Adeleke’s Running Mate. Nigerian Tribune. Retrieved on 22 July 2022.
  2. Gbadebo (2022). Osun Poll: PDP Group Congratulates Adeleke, Adewusi. Leadership. Retrieved on 30 July 2022.