Kole Omotoso
Ọdịdị
Bankole Ajibabi Omotoso (21 Eprel 1943 - 19 Julaị 2023), nke a makwaara dị ka Kole Omotoso, bụ onye na ede edemede Naijiria na onye ọgụgụ isi a maara ama nke ọma maka ọrụ akụkọ ifo ya nile o na edegasi na South Africa dị ka "nwoke Yebo Gogo" na ezigbote mgbasa ozi maka ụlọ ọrụ nkwukọrịta Vodacom . A maara ọrụ ya edere maka nraranye ya na mkpebi ya iji jikọta nyocha mmekọrịta ọha na eze na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Afrịka na nkwanye ùgwù maka ùgwù mmadụ n'ime ọtụtụ ọrụ di iche iche ya.