Kundrakudi Adigal
Srinivasa Pillai Aranganathan ( 11 ọnwa Julaị afọ 1925 – 15 ọnwa Eprel afọ 1995), nke a ma ama dị ka Kundrakudi Adigal bụ onye Saivite ascetic, onye na-ekwu okwu Tamil, na onye ode akwụkwọ si Tamil Nadu, India. Odela ọtụtụ akwụkwọ gbasara Saivism na akwụkwọ Tamil.
Ndụ mbido
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ ya Aranganathan na ụbọchị 11 ọnwa Julaị afọ 1925 na Naduthittu (obodo dị na mpaghara Mayiladuthurai ugbu a nye Srinivasa Pillai na Sornathammal. O nwere nwanne nwoke abụọ nke okenye na otu nwanne nwanyị nke okenye. [1]
Ọrụ okpukpe
[dezie | dezie ebe o si]N' afọ 1945 ọ sonyeere na Dharumapuram Mutt. [2] Ebe ọ mụtara saivism, Tamil Literature. Mgbe e mesịrị, ọ sonyeere Kundrakudi Thiruvannamalai Mutt . N' ụbọchị 16 ọnwa Jun afọ 1952 a họpụtara ya ka ọ bụrụ isi 45th nke mutt. [3] O webatara ọtụtụ mgbanwe na mutt dị ka ikpochapụ nnabata nke caste na mutt. [4]
Ndị gọọmentị nke Tamil Nadu mere ihe oyiyi ya nke etinyere na mutt n'ụbọchị ọmụmụ ya dị ka ọrụ gọọmentị. [5]
Edemede
[dezie | dezie ebe o si]Ndị Gọọmenti Tamil Nadu weputara akwụkwọ ya ndị ahụ o dere na mba n' afọ 1990. [6]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]- Ihe nrite Thiruvalluvar gọọmentị Tamil Nadu (1986). [7]
- Honorary D. Litt nke Mahadum Annamalai (1989).
- ↑ "குன்றக்குடி அடிகளார்". TAMIL HERITAGE FOUNDATION. 13 October 2009. Retrieved 2021-04-11.
- ↑ "The atheist and the saint". The Hindu (in Indian English). 2016-09-16. Retrieved 2021-04-11.
- ↑ ValaiTamil. "குன்றக்குடி அடிகள்". ValaiTamil. Retrieved 2021-04-11.
- ↑ admin. "பெரியாரும் குன்றக்குடி அடிகளாரும்: 2 துருவங்களின் ஒன்றிணைந்த மனிதநேய பயணம்!". heronewsonline.com (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-04-11.
- ↑ "குன்றக்குடி அடிகள் 94வது பிறந்த நாள்" (PDF). 17 July 2018. Retrieved 2021-04-11.
- ↑ "தமிழ் வளர்ச்சி, அறநிலையங்கள் (ம) செய்தித்துறையால் வழங்கப்பட்ட நாட்டுடைமையாக்கப்பட்ட தமிழறிஞர்களின் நூல்கள்". www.tamilvu.org. Retrieved 2021-04-11.
- ↑ "விருது பெற்றோர் பட்டியல் – தமிழ் வளர்ச்சித் துறை" (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-04-11.