Kwamoti Laori
Ọdịdị
Kwamoti Bitrus Laori | |
|---|---|
| Onye otu Ụlọ Ndị Nnọchiteanya | |
| Assumed office 2015 | |
| Constituency | Demsa/Numan/Lamurde Federal Constituency |
| Personal details | |
| Born | 17 Ọktoba 1966 |
| Nationality | Nigerian |
| Political party | Peoples Democratic Party |
| Occupation | Politician |
Kwamoti Peter Laori (amụrụ n'afọ 17 Ọktoba n'afọ 1966) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Demsa / Numan / Lamurde Federal Constituency na ụlọ nnọchita anya. [1] [2][3]
Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Kwamoti Laori si Adamawa Steeti ma nwee nzere bachelọ na iwu. Ọ nọchiri Anthony Madwatte ma họpụta ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mba n'afọ 2015. A họpụtara Laori ọzọ na n'afọ 2019 na n'afọ 2023, na-enweta oge nke atọ na Peoples Democratic Party (PDP).[4][5][6]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Kwamoti Laori - National Assembly - Federal Republic of Nigeria". nass.gov.ng. Archived from the original on 2024-07-25. Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "Kwamoti Bitrus Laori". citizensciencenigeria.org (in Bekee). 2023. Archived from the original on 2023-08-02. Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "Kwamoti Bitrus Laori". orderpaper.ng. 2023. Archived from the original on 2025-01-05. Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "2015 Adamawa state house of representatives election results - eduweb". eduweb.com.ng (in Bekee ndị America). 2015. Archived from the original on 2024-08-09. Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "2019 ADAMAWA state house of representatives election results - eduweb". eduweb.com.ng (in Bekee ndị America). 2019. Archived from the original on 2024-12-27. Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "2023 Adamawa state house of representatives election results - eduweb". eduweb.com.ng (in Bekee ndị America). 2023. Archived from the original on 2024-07-10. Retrieved 2025-01-05.