Kwararafa University
Ọdịdị

Mahadum Kwararafa dị na Wukari, Taraba Steeti Naịjirịa. E guzobere ya na 2005 ma ọ bụ site na National Universities Commission nyere ikike ya.. [1][2][3]
Ihe ọmụmụ ndị a na-enye
[dezie | dezie ebe o si]Mahadum Kwararafa na-arụ ọrụ kọleji atọ (3) na kọleji ọ bụla nwere ọtụtụ ọmụmụ agụmakwụkwọ a kwadoro na ya.[4]
N'okpuru ebe a bụ ọmụmụ ndị dabeere na kọleji ha nọ na ya:
Kọleji nke Nchịkwa na Sayensị Ọha
[dezie | dezie ebe o si]- B.Sc Accounting
- B.Sc Economics
- B.Sc Business Administration[5]
- B.Sc Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mba ụwa,
- B.Sc Nchịkwa Ọha
- B.Sc Sociology
- B.Sc Criminology na Nchebe Ọmụmụ
- B.Sc Mass Communication
- B.Sc Geography
Kọleji nke sayensị okike na nke a na-etinye n'ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- B.Sc Biology[6]
- B.Sc Computer Science
- B.Sc Statistics
Kọleji agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]- B.Ed Educational Management
- B.Ed Ntuziaka na Ndụmọdụ
- B.Ed Human Kinetics na Mmụta Ahụike
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Nigeria's 59 private universities …locations, Vice Chancellors names, websites, dates of establishment". Kukogho Iruesiri Samson. pulse.ng. 22 April 2015. Archived from the original on 22 August 2017. Retrieved 22 November 2015.
- ↑ "Private Universities". National Universities Commission. Retrieved 22 November 2015.
- ↑ "Kwararafa University Wukari". unirank.org. Retrieved 22 November 2015.
- ↑ "Kwararafa University Wukari". www.kuw.edu.ng. Archived from the original on 2023-03-30. Retrieved 2022-12-29.
- ↑ keetu (2018-07-27). "List Of Accredited Courses Offered In Kwararafa University, Taraba State" (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-12-29.
- ↑ "Official List of Courses Offered in Kwararafa University (KWARARAFA) - Myschool". myschool.ng (in Bekee). Retrieved 2022-12-29.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website