Gaa na ọdịnaya

Lịngwistiks

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

‘’’Title’’’Lịngwistiks

Lịngwistiks bụ sayensị ọmụmụ asụsụ.Ọ na eleba ọmụmụ asụsụ anya n' uzọ di iche iche na etu ngalaba ha sịrị dị.

Nkejiasụsụ

[dezie | dezie ebe o si]

Aha Nkpọ

Lịngwistiks nwere ngalaba ise ha bụ:

  • Ọdịdị ụda (Phonetics)
  • Ọdịdị ụda asụsụ (Phonology)
  • Ọdịdị mkpụrụ asụsụ (Morphology)
  • Ụsoro okwu (Syntax)
  • Nghọta okwu (Simantics)

Mkpọpụta

[dezie | dezie ebe o si]

Ntụgharị n’ Asụsụ Ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Linguistics