Gaa na ọdịnaya

Lagos First Consultant Hospital

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ụlọ ọgwụ First Consultant (nke a na-akpọkwa First Consultant Medical Centre) bụ ụlọ ọgwụ nkeonwe dị na Legọs. Ọ dị n'okporo ụzọ St. Gregory's College na Obalende, mpaghara Lagos Island, na Legọs.

Ụlọ ọgwụ a bịara mara ụwa niile n'afọ 2014 dị ka ụlọ ọgwụ ebe a kpọgara onye ọrịa nje Ebola bụ Patrick Sawyer mgbe ọ dara ọrịa ozugbo o rutere Legọs. Sawyer mechara nwụọ n'ụlọ ọgwụ ahụ na 24 Julaị.

Na 19 Ọgọstụ, a kọrọ na dọkịta nwanyị ahụ gwọrọ Sawyer n'ụlọ ọgwụ ahụ, Ameyo Adadevoh, onwe ya anwụọla n'ọrịa Ebola. A toro Adadevoh mgbe ọ nwụsịrị n'ihi na ọ gbochiri Sawyer ịpụ n'ụlọ ọgwụ ahụ n'oge achọpụtara ọrịa ya, si otu a kee òkè dị mkpa n'igbochi mgbasa nje ahụ na Naịjirịa.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
      1. Ụlọ Ọgwụ First Consultant
    • Akụkọ**
    • Mkparịta ụka**
    • Gụọ**
    • Dezie**
    • Lee akụkọ ihe mere eme**
    • Ngwaọrụ**

Nhazi: 6.44797°N 3.41012°E

Site na Wikipedia, akwụkwọ nke efu

    • Ụlọ Ọgwụ First Consultant**
    • Ọnọdụ ala**

Ọnọdụ: Okporo ụzọ St. Gregory's College, Lagos Island, Legọs, Legọs Steeti, Naịjirịa Nhazi: 6.44797°N 3.41012°E

    • Nzukọ**

Usoro nlekọta ahụike: Nkeonwe

    • Ọrụ**

Ngalaba mberede: Ee

    • Njikọ**

Weebụsaịtị: www.fcmcng.com Ndepụta: Ụlọ ọgwụ dị na Naịjirịa Njikọ ndị ọzọ: Ndepụta ụlọ ọgwụ dị na Legọs

Ụlọ Ọgwụ First Consultant (nke a na-akpọkwa First Consultant Medical Centre) bụ ụlọ ọgwụ nkeonwe dị na Legọs. Ọ dị n'okporo ụzọ St. Gregory's College na Obalende, mpaghara Lagos Island, na Legọs.

Ụlọ ọgwụ a bịara mara ụwa niile n'afọ 2014 dị ka ụlọ ọgwụ ebe a kpọgara onye ọrịa nje Ebola bụ Patrick Sawyer mgbe ọ dara ọrịa ozugbo ọ rutere Legọs.[1] Sawyer mechara nwụọ n'ụlọ ọgwụ ahụ na 24 Julaị.[2]

Na 19 Ọgọstụ, a kọrọ na dọkịta nwanyị ahụ gwọrọ Sawyer n'ụlọ ọgwụ ahụ, Ameyo Adadevoh, onwe ya anwụọla n'ọrịa Ebola. A toro Adadevoh mgbe ọ nwụsịrị n'ihi na ọ gbochiri Sawyer ịpụ n'ụlọ ọgwụ ahụ n'oge achọpụtara ọrịa ya, si otu a kee òkè dị oke mkpa n'igbochi mgbasa nje ahụ na Naịjirịa.[3][4][5][6][7]

      1. Ntụaka

1. "Ebola: Fashola visits First Consultant Hospital, pledges support". The Nation. 20 Septemba 2014. Ewetara na 4 Ọktoba 2014. 2. Nnenna Ibeh (21 Ọgọstụ 2014). "Ebola: Lagos hospital which treated Patrick Sawyer to receive N4m". The Premium Times. 3. "Lagos records second Ebola case in doctor who treated victim: Nigerian health minister". Reuters. 4 Ọgọstụ 2014. 4. "Dr Ameyo Adadevoh dies from Ebola virus infection". YNaija.com The Internet Newspaper for Young Nigerians. 19 Ọgọstụ 2014. Ewetara na 20 Ọgọstụ 2014. 5. "Ebola strikes at the heart of Nigeria: Ameyo, daughter of Kwaku Adadevoh, grand daughter of Herbert Macaulay dies". Thisday. Edebere na mbụ na 21 Ọgọstụ 2014. Ewetara na 22 Ọgọstụ 2014. 6. "Tribute to Herbert Macaulay's Great-Granddaughter who died in service to Nigeria". The Cable. 20 Ọgọstụ 2014. Ewetara na 22 Ọgọstụ 2014. 7. "Ebola kills doctor related to first African Anglican Bishop". Anglican News. Ewetara na 22 Ọgọstụ 2014.

    • vte**

Mpaghara Obodo Legọs