Lamis Gaber
Ọdịdị
Lamis Gaber bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Egypt. Gaber bụ onye omeiwu Egypt. Gaber bụkwa onye ode akwụkwọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na dibịa.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Di Gaber na-bụ Yehia El-Fakharany. Ụmụ Gaber bụ Shady na Tarek El-Fakharany. Ụmụ ụmụ Gaber bụ Yehia, Adam, Lamis na Salma.[1][2][3]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 28 MPs appointed by Egypt's Sisi to new parliament: Who's who. Ahram Org (31 December 2015). Retrieved on 11 November 2018.
- ↑ Elhanam Miller (24 July 2014). Anti-Palestinian hyperbole hits new heights in Egypt. Times of Israel. Retrieved on 11 November 2018.
- ↑ Amira El-Fekki (31 October 2015). Parliament to hold first session on 10 January. Daily News Egypt. Retrieved on 11 November 2018.