Gaa na ọdịnaya

Laura Kanushu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Laura Kanushu
Honorable
Laura Kanushu
Member of Parliament for People with Disabilities
Assumed office
2021
Personal details
NationalityUgandan
Political partyNational Resistance Movement
OccupationLawyer, Politician, Human Rights Advocate

Laura Kanushu bụ onye ọka iwu Uganda, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu, ọ na-anọchite anya ndị nwere nkwarụ na nzuko omeiwu Uganda, ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) otu pati n'okpuru onyeisi oche nke Yoweri Kaguta Museveni, onye isi ala Uganda.. [1] [2] [3][4]

Leah Kanushu bụ onye na-akwado ikike mmadụ karịsịa maka ndị nwere nkwarụ. Ọ bụ onye isi nchịkwa nke Legal Action for People with Dibilities (LAPD).[5][6][7][8][9][10]

Ọ bụ onye isi otu ndị omebe iwu ụmụ nwanyị Uganda (UWOPA) dịka onye nnọchi anya ndị nwere nkwarụ.[11]

Na nzuko omeiwu nke Uganda, Kanishu bụ onye otu kọmitii na-ahụ maka iwu, ihe ùgwù na ịdọ aka ná ntị.[12] Ọ bụkwa onye otu Gender Labour and Social development committee. [13]

Ebemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Reporter (2020-10-12). Celebrations as NRM declares winners for special interest group primaries (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-04-05.
  2. Who are the new MPs for PWDs? (en). New Vision. Retrieved on 2022-04-05.
  3. Celebrations as NRM Declares Winners for Special Interest Group Primaries (en). Uganda Radionetwork. Retrieved on 2022-04-05.
  4. Kanushu Laura - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-04-05.
  5. Laura Kanushu (Responsibility for Programmes). www.katutandike.org. Archived from the original on 2024-07-07. Retrieved on 2022-04-05.
  6. Legal Action for Persons with Disabilities - LAPD - Legal Aid Service Provider's Network. www.laspnet.org. Archived from the original on 2023-06-15. Retrieved on 2022-04-05.
  7. Laura Kanushu: Open your gates to women with disabilities (en-US). Reconstruction Women's Fund (2019-11-05). Retrieved on 2022-04-05.
  8. When society is unfair to people with disabilities (en). Monitor (2021-01-05). Retrieved on 2022-04-05.
  9. URN. Parliament finally passes NSSF bill allowing midterm access (en-gb). The Observer - Uganda. Retrieved on 2022-04-05.
  10. International Inclusion: voices from the Global Disability Summit (en-GB). Allfie (2018-10-15). Retrieved on 2022-04-05.
  11. UWOPA Elects New Executive for the 11th Parliament of Uganda | UWOPA. uwopa.or.ug. Archived from the original on 2022-03-13. Retrieved on 2022-04-05.
  12. Committee on Rules, Privileges and Discipline – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-05.
  13. Committee on Gender, Labour and Social Development – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-05.