Gaa na ọdịnaya

Lawan Shettima Ali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lawan Shettima Ali, (amụrụ na 15 Jenụwarị 1966), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-anọchite anya Bursari/Geidam/Yunusari Federal Constituency nke Yobe State n'ụlọ omebe iwu.[1][2][3][4][5]

Mmalite na mmalite ndụ.

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ali na 15 Jenụwarị 1966. O si Yobe steeti Nigeria.[3]

Ali bidoro njem ndọrọndọrọ ọchịchị ya dịka onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Yobe steeti, na-eje ozi site na 1991 ruo 1993. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ pụrụ iche n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị na nzuko, nye Gọvanọ Yobe steeti bụ Bukar Abba Ibrahim. A họpụtara ya n'okpuru usoro All Progressives Congress (APC), n'ụlọ ndị nnọchiteanya kemgbe 2019. N'oge Mgbakọ nke 9, ọ nọ n'ọkwá osote onye isi oche nke Kọmitii House on Media and Public Affairs, ma ọ na-eje ozi ugbu a na Ụlọ Nzukọ nke 10..[1][5]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "National Assembly | Federal Republic of Nigeria". nass.gov.ng. Retrieved 7 January 2025.
  2. ↑ "ShineYourEye". www.shineyoureye.org. Retrieved 7 January 2025.
  3. 1 2 "10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation". orderpaper.ng. Retrieved 7 January 2025.
  4. ↑ "Citizen Science Nigeria". citizensciencenigeria.org (in Bekee). Retrieved 7 January 2025.
  5. 1 2 Matazu, Hamisu Kabir (8 April 2019). "How we won the 2019 elections in Yobe State – DG, APC Campaign Organisation - Daily Trust". dailytrust (in Bekee ndị America). Retrieved 7 January 2025.