Lesmes Monteiro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lesmes Monteiro
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereLesmes Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1985 Dezie

Lesmes Monteiro (amụrụ n'afọ 1985) bụ onye na-eti egwu Guinea Bissauan nke a maara maka ọrụ ya maka ihe ndị ruuru mmadụ.[1]

Ọ bụ onye otu Vigilant Non-Compliant Citizen's Movement (MCCI[2]).

N'ọnwa Eprel 2017, otu ìgwè ndị ọ na-amaghị wakporo ya maka ebubo ngagharị iwe megide Onye isi ala José Mário Vaz.[3][4]

Monteiro nwere akara ugo mmụta iwu site na Faculty of Law nke Bissau .

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Figura da semana: LESMES LANÇA "AS ARMAS DE CACHEU EM 183 PÁGINAS. O Democrata GB. Retrieved on 2020-05-20.
  2. Guinea Bissau president's critic beaten up, his group says (en). News24 (2017-04-15). Retrieved on 2020-05-20.
  3. Can Pressure From ECOWAS Break Guinea-Bissau's Political Stalemate?. www.worldpoliticsreview.com. Retrieved on 2020-05-20.
  4. It's the season of Guinea youth's discontent (en-ZA). BusinessLIVE. Retrieved on 2020-05-20.