Gaa na ọdịnaya

Leticia Adelaide Appiah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Leticia Adelaide Appiah bụ dibia bekee nke Ghana na Ọkachamara Ahụike Ọha, Ọ bụ onye isi oche nke National Population Council (NPC) .[1][2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Achimota.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. National Population council. EXECUTIVE DIRECTOR'S PROFILE. National Population council. Retrieved on 31 March 2018.
  2. Ghana needs practical measures to slow down population growth – Dr Appiah - BusinessGhana News | General. www.businessghana.com. Retrieved on 2018-03-31.