Lillian Louisa Britten
Ọdịdị
Lillian Louisa Britten (n'afọ 1886-n'afọ 1952) bụ ọkachamara n'ihe ọkụkụ na South Africa nke a na-ewere dị ka ọkachamara kachasị elu n'ihe gbasara osisi Eastern Cape n'oge ya.[1][2][3][4] Britten gụrụ akwụkwọ na Rhodes University College dị na Grahamstown dịka nwa akwụkwọ na Selmar Schonland, mgbe ọ gụchara akwụkwọ na UK, ọ lọghachiri na Grahamstown na 1918 ka ọ bụrụ onye nkuzi na nkà mmụta ihe ọkụkụ na Rhodes University College.
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Britten, Lillian Louisa (1886-1952)" (in en). Retrieved on 17 September 2018.
- ↑ "Britten, Lillian Louisa on JSTOR" (in en). Retrieved on 17 September 2018.
- ↑ Britten, Miss Lilian Louisa (botany). www.s2a3.org.za. S2A3 Biographical Database of Southern African Science. Retrieved on 17 September 2018. “Britten had an excellent knowledge of the flora of the Eastern Cape and was an avid collector, with over 7000 specimens to her credit.”
- ↑ Ogilvie (2003). The Biographical Dictionary of Women in Science: Pioneering Lives From Ancient Times to the Mid-20th Century (in en). Routledge, 180–181. ISBN 9781135963439. Retrieved on 17 September 2018. “She collected extensively and her plant collections are in a number of museums in South Africa, but she published little. She was highly knowledgeable about Eastern Cape flora.”