Lily Appiah
Ọdịdị
Lily Appiah bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na mba mbụ. Ọ bụ onye nzuko omeiwu maka mpaghara Nsawam-Aburi site na afọ 1965 ruo 1966. [1] [2] [3][4]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị omeiwu ahọpụtara na ntuli aka ndị omeiwu Ghana 1965
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ (1965) "West Africa Annual, Issue 8". West Africa Annual.
- ↑ (1966) "Ghana Year Book". Ghana Year Book.
- ↑ (1964) "New Ghana, Volumes 8–9". New Ghana.
- ↑ (1965) "Parliamentary Debates; Official Report, Part 2". Parliamentary Debates; Official Report.