Gaa na ọdịnaya

Lola Fani-Kayode

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Lola Fani-Kayode bụ onye na-emepụta ihe nkiri telivishọn na Naijiria nke a maara maka ịmepụta Mirror in the Sun yana Mind-Bending, ihe nkiri telivishọn na-akụzi ihe gbasara ihe ize ndụ nke ịṅụ ọgwụ ọjọọ nke ndị so mee ya bụ Joke Silva na Akin Lewis.[1][2] Ọ bụ nwa nwanne nne Femi Fani-Kayode. A kọwara Lola, ya na ndị ọzọ na-eme ihe nkiri dị ka, "ndị inyom kwadoro okwu Margaret Thatcher nke na-ekwu na NWoke kachasị mma maka ọrụ ahụ bụ NWanyị." A kọrọ maka ya n'akwụkwọ akpọrọ "Ladies Calling the Shots, " nke lekwasịrị anya na ụmụ nwanyị bụ ndị nduzi ihe nkiri. [3][4] Ọ bụ Niran Adedokun dere akwụkwọ ahụ, onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze bi na Lagos, onye ọka iwu na onye odee.[5]

Ihe nkiri ndị Ọ merela

[dezie | dezie ebe o si]
  • Mirror in the Sun, soap opera, gosipụtara na 1984-1986.
  • Mind Bending

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ojo. Political, cultural and educational dimensions of television in the post-colonial African states.
  2. Ibie (1992). "Media/Cultural Imperialism and Nigerian Women: Whose Culture?, Which Imperialism?". Journal of Social Development in Africa 7 (2): 39–52. 
  3. Kan (2020-07-19). #blastfromthepast – Celebrating Female Directors in Nollywood -Toni Kan (en-US). The Lagos Review. Retrieved on 2025-10-16.
  4. Nasiru (2019-01-21). Ignite Africa hosts Adedokun, two female directors in second reading of 'Ladies Calling the Shots' (en-US). TheCable. Retrieved on 2025-10-16.
  5. Niran Adedokun profiles Lola Fani-Kayode, Amaka Igwe, 15 others in new book (en-US). Businessday NG (2017-11-11). Retrieved on 2025-10-16.