Lola Kramarsky
Ọdịdị
Violet "Lola" Ingeborg Else Kramarsky (née Popper; 1896 - February 28, 1991) bụụrụ onye isi oche nke Hadassah Women's Zionist Organization of America site n'afọ 1960 ruo 1964. Ọ nwụrụ n'afọ 1991. [1] Ọ lụrụ Siegfried Kramarsky site n'afọ 1921 ruo mgbe ọ nwụrụ n'afọ 1961.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "L.P. Kramarsky, 95, Ex-Hadassah Chief, and Collector of Art", The New York Times, 1991-03-02. Retrieved on 2016-03-29.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ntuziaka maka Hadassah Archives on Long-term Deposit at the American Jewish Historical Society