Lukmon Atobatele
Ọdịdị
Lukmon Atobatele bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ugbu a ọ na-anọchite anya mpaghara Abeokuta South I n'ụlọomeiwu Ogun steeti, ebe ọ na-ejekwa ozi dịka osote onye isi ndị ntaakụkọ. [1] [2][3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Atobatele bụ onye Igbeyin Town Ogun steeti ma bụrụ nwa onye isi ala Egba Land, Alh. Sikirulai Olatunde Atobatele. O nwetara asambodo agụm akwụkwọ praịmarị nke Grade 2 na Ogba Primary School, Ogba-ljaye, lkeja, Lagos State n'afọ 1988. O nwetara SSCE na GCE n'afọ 1994 na Abeokula Grammar School, ldi-Aba, Abeokuta, Ogun State. O nwetara nzere nke mbụ na Applied Physics na Mahadum Ladoke Akintola n'afọ 2002. [4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ogun lawmaker initiates agricultural training for constituency (en-US). Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Bankole (2023-06-17). 10th Ogun Assembly: 'Put your house in order' - PDP member-elect tells APC (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Increase health workers' pay, Ogun lawmaker urges FG - Daily Trust (en-US). The Daily Trust (2024-04-24). Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ OGHA | Member Profile. www.ogha.og.gov.ng. Retrieved on 2025-01-07.