Gaa na ọdịnaya

Médiatrice Ahishakiye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Médiatrice Ahishakiye
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1978 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Chamber of Deputies of Rwanda Dezie

Médiatrice Ahishakiye (amụrụ 1978 na Rwanda) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda, ugbu a onye otu Chamber of Deputies na nzuko omeiwu nke Rwanda..[1]

Ahishakiye na-anọchite anya Southern Province na mpaghara ya bụ Huye District .

Ahishakiye rụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi n'ụlọ akwụkwọ dị iche iche, onye isi nkuzi n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ na-ejekwa ozi dị ka odeakwụkwọ nke kansụl Gisagara, na onye otu kansụl District Gisagara..

Na ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2018, a họpụtara Ahishakiye ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Rwanda.

O nwere nzere bachelọ na Psycho-pedagogy.

  • Site na 2018 ruo ugbu a: Onye omeiwu
  • Site na 2011-2016: Ọ na-ahụ maka iwu na SNF (District level)
  • Site na 2011-2016: odeakwụkwọ nke Kansụl Mpaghara
  • Site na 2009-2011: Onye isi oche nke Kansụl Mpaghara
  • Site na 2009-2018: Onye isi nkuzi
  • Site na 2001-2010: Onye isi oche nke Ụlọikpe Gacaca na mpaghara Muhororo
  • Site na 2000 -2003: Onye nkuzi na EP MUHORORO.

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. MPs Profile 2018-2023. Republic of Rwanda Parliament. Archived from the original on June 16, 2020. Retrieved on May 5, 2020.