Gaa na ọdịnaya

Mọnde Obolo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Monday Obolo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya steeti na-anọchite anya mpaghara Southern Ijaw II na 6th Bayelsa Steeti Ụlọ Mgbakọ . [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Why I resigned as Bayelsa speaker — Obolo - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2020-02-20). Retrieved on 2025-01-06.
  2. TVCN (2019-09-30). Monday Obolo emerges Bayelsa Speaker after gunmen hijack mace - Trending News (en-US). Archived from the original on 2025-01-06. Retrieved on 2025-01-06.