Gaa na ọdịnaya

MKO Abiola Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
MKO Abiola Stadium
ama-egwuregwu
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
EbeAbeokuta Dezie
Nhazi ọnọdụ7°7′57″N 3°21′19″E Dezie
Onye biGateway United F.C. Dezie
Map

MKO Abiola Stadium bụ ámá egwuregwu a na-eji eme ọtụtụ ihe na Abeokuta, Nigeria . A na-ejikarị ya eme ihe ugbu a maka egwuregwu bọọlụ ma bụrụkwa ámá egwuregwu nke Gateway F.C. na Abeokuta Stormers SC. Ámá egwuregwu ahụ nwere ike ịba mmadụ 10,000.

Aha ámá egwuregwu ahụ bụ Moshood Kashimawo Olawale Abiola, onye ọchụnta ego, onye mbipụta akwụkwọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye isi obodo Abeokuta, Ogun State.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]