Gaa na ọdịnaya

Maïmouna Togola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Maïmouna Togola
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Jenụwarị 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Maïmouna Togola (amụrụ na 7 Jenụwarị , na afọ 1991) bụ onye Mali na-agba bọọlụ. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị mba Mali.

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Togola gbara Mali n'ọkwa dị elu n'oge asọmpi iko mba Afrịka nke ụmụ nwanyị nke afọ 2014.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Competitions - AWC 2014 Qualifiers (2014) - Match Details. CAF.