Maazị Gregg Bloche
Maxwell Gregg Bloche [1] bụ onye ọka mmụta iwu America na onye isi mgbaka. [2][3] Ọ bụ Carmack Waterhouse Prọfesọ nke Iwu Ahụike, na Georgetown University Law Center . [4]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Bloche nwetara B.A. ya na Mahadum Columbia, [5] ebe ọ bụ onye isi nchịkọta akụkọ nke Columbia Daily Spectator, J.D. site na Yale Law School, na M.D. sitere na Yale School of Medicine. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Columbia-Presbyterian Medical Center dị na New York.[4]
Mmụta agụmakwụkwọ Bloche lekwasịrị anya bu usoro nlekọta nke ahụike, iwu nlekọta nke ahụike، mmekọrịta dọkịta na onye ọrịa, [6] na ụkpụrụ ahụike. [7][8] Ọ natara Guggenheim Fellowship n'afọ 2005 iji dee akwụkwọ The Hippocratic Myth: Why Doctors Are Under Pressure to Ration Care, Practice Politics, and Compromise Their Promise to Heal, ebe Ọ rụrụ ụka na ozizi ụkpụrụ nke Hippocrates na-esiwanye ike na ọrụ ndị ọkachamara nke ahụike na ndị na-eme iwu na-arụ ka ike na ikike ha na-eto eto na ọha mmaadụ.[9][10][11]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Engagement. Maxwell Gregg Bloche (en). global.georgetown.edu. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Pasquale (October 2011). "The Hippocratic Myth: Why doctors are under pressure to ration care, practice politics, and compromise their promise to heal". Journal of Legal Medicine 32 (4): 529–545. DOI:10.1080/01947648.2011.632724.
- ↑ Bloche. "Opinion | When Torture Becomes Science", The New York Times, 2017-08-12. Retrieved on 2022-05-28. (in en-US)
- 1 2 M. Gregg Bloche (en-US). Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Bookshelf | Columbia College Today. www.college.columbia.edu. Archived from the original on 2022-05-28. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Bloche (1996-01-01). "Beyond Autonomy: Coersion and Morality in Clinical Relationships". Health Matrix: The Journal of Law-Medicine 6 (2): 229. ISSN 0748-383X.
- ↑ Bloche. "Opinion | When Doctors First Do Harm", The New York Times, 2016-11-22. Retrieved on 2022-05-28. (in en-US)
- ↑ Toward a Science of Torture? (en-US). Texas Law Review (2017-05-16). Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ M. Gregg Bloche (en-US). John Simon Guggenheim Memorial Foundation. Archived from the original on 2022-05-21. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Adrian. "M. Gregg Bloche's "The Hippocratic Myth"", The Washington Post, May 13, 2011. Retrieved on May 27, 2022.
- ↑ Sessions (2011-08-24). "The Hippocratic Myth: Why Doctors Are Under Pressure to Ration Care, Practice Politics, and Compromise Their Promise to Heal". JAMA 306 (8): 883–884. DOI:10.1001/jama.2011.1215. ISSN 0098-7484.