Gaa na ọdịnaya

Madina Ndangiza

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Madina Ndangiza bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwandan. Ọ bụ osote odeakwụkwọ ukwu nke Ideal Democratic Party (P.D.I). [1]

Madina bụ onye gụsịrị akwụkwọ na National University of Rwanda nwere nzere bachelọ na iwu.. [2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. pdi. Hon. Mme NDANGIZA Madina (en-US). Archived from the original on 2021-11-24. Retrieved on 2021-11-24.
  2. pdi. Hon. Mme NDANGIZA Madina (en-US). Archived from the original on 2021-11-24. Retrieved on 2021-11-24.