Mahadum Babcock
| Oge/afọ mmalite | 17 Septemba 1959 |
|---|---|
| Aha gọọmenti | Babcock University |
| Akara ala | Babcock University |
| Mmeko | Seventh-day Adventist Church |
| A gụrụ aha | David C. Babcock |
| Ederede moto | Knowledge, Truth, Service |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ilishan-Remo, Ȯra Ogun |
| Ebe | Ibadan |
| Nhazi ọnọdụ | 6°53′38″N 3°43′7″E |
| Onye òtù nke | Association of African Universities |
| Asụsụ ọ na-asụ | English |
| Webụsaịtị | https://babcock.edu.ng |
| Accredited by | government |
| Agba agba | Blue and Gold |

Mahadum Babcock bụ mahadum onwe onye maka ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị nke Ndị Kraịst na Naijiria nke Chọọchị Seventh-Day Adventist na Naijeria nwere ma na-elekota. Mahadum ahụ dị na Ilishan-Remo, Ogun State, Nigeria, n'etiti Ibadan na Lagos.
N'afọ 2017, mahadum ahụ nwere ndị gụsịrị akwụkwọ mbụ ya site na Ben Carson School of Medicine . [1][2]
Ọ bụ akụkụ nke usoro agụmakwụkwọ Seventh-day Adventist, nke bụ usoro ụlọ akwụkwọ Ndị Kraịst nke abụọ kachasị ukwuu n'ụwa. [3] [4][5][6]
Mmalite
[dezie | dezie ebe o si]A kpọkwasịrị Mahadum Babcock aha onye ozi si mba America aha ya bụ David C. Babcock, onye malitere ọrụ nke Seventh-day Adventist Church na Naịjirịa n'afọ 1914. Ọ biiri na Erunmu na Oyo State, Nigeria.
E guzobere mahadum ahụ dị ka Adventist College of West Africa (ACWA) n'afọ 1959, na-enwe ụmụ akwụkwọ asaa na mbụ; ndị a nabatara n'ụlọ Chief Olufemi Okulaja. N'afọ 1975, ọ gbanwere aha ya ka ọ bụrụ Adventist Seminary of West Africa (ASWA). E meghere mahadum ahụ na 20 Eprel 1999.
Nkewa agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Site na ụlọ akwụkwọ anọ mbụ, Mahadum Babcock agbakwunyela ụlọ akwụkwọ postgraduate na nkeji nke atọ nke afọ 2010, na ụlọ akwụkwọ ahụike na Jenụwarị 2012. Mgbakwunye ndị ọhụrụ bụ ngalaba Egwu na Educational Foundations na Joel Awoniyi School of Education & Humanities. N'ebe afọ 2013, Babcock nwere ụlọ akwụkwọ asatọ na kọleji abụọ. Ha bụ:[7][8]
- Ụlọ akwụkwọ sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya nwere ngalaba dịka Economics, Social works wdg.
- Ụlọ akwụkwọ sayensị nchịkwa nwere ngalaba dị ka Ịgụ ego, Business Administration and Marketing, Information Resources Management and Finance.
- Kọleji nke Ahụike na Sayensị Ọgwụ
- Ụlọ Akwụkwọ Sayensị na Teknụzụ
- School of Computing & Engineering Sciences nwere ngalaba dị ka sayensị kọmputa, injinia ngwanrọ, wdg.
- Ụlọ akwụkwọ nke agụmakwụkwọ na Ihe Gbasara Mmadụ nwere ngalaba dị ka agụmakwụkwọ, wdg.
- School of Law & Security Studies nwere ngalaba dị ka Law, International law and diplomacy, Security Studies wdg.
- Ụlọ akwụkwọ Nọọsụ nwere ngalaba dị ka Nọọsụ, wdg.
- Ụlọ akwụkwọ nke Public & Applied Health nwere ngalaba dị ka Public Health, wdg.
- College of Post Graduate Studies.
Ndị gụsịrị akwụkwọ Na Mahadum a a ma ama
[dezie | dezie ebe o si]- Adenike Akinsemolu, onye na-akwado ndigide gburugburu ebe obibi, onye nkuzi, onye edemede, onye ọchụnta ego mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[9]
- Davido, onye na-eti egwu na onye na-eme ihe nkiri.[10]
- Debo Ogundoyin, Onye isi oche nke ụlọ nzukọ omeiwu steeti Oyo. [11]
- Aisha Ochuwa, onye ọka iwu na onye ọchụnta ego
- Beverly Osu, onye na-eme ihe nkiri na onye a na-elere elere.[12]
- Olumide Oworu, onye Naijiria na-eme ihe nkiri. [13]
- Olamide Samuel, ọkachamara n'ihe gbasara nchekwa mba ụwa [14]
- Shola Akinlade, CEO na onye so guzobe Paystack na onye nwe Sporting Lagos Football Club.[15]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]
- Ndepụta nke kọleji na mahadum ndị Seventh-day Adventist
- Agumakwọ na Mmụta nke Seventh-Day Adventist
- Chọọchị Seventh-Day Adventist
- Nkà mmụta okpukpeSeventh-Day Adventist
- Akụkọ mmalite nke Chọọchị Seventh-day Adventist
- Ndepụta nke kọleji na mahadum ndị Seventh-day Adventist
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adebayo, Folashade (31 January 2017). "Babcock graduates first set of medical students". The Punch. Retrieved 20 September 2017.
- ↑ Adebayo, Folashade (19 September 2016). "We'll graduate maiden doctors by December". The Punch. Retrieved 20 September 2017.
- ↑ Adebayo, Folashade (31 January 2017). "Babcock graduates first set of medical students". The Punch. Retrieved 20 September 2017.
- ↑ Adebayo, Folashade (19 September 2016). "We'll graduate maiden doctors by December". The Punch. Retrieved 20 September 2017.
- ↑ "Department of Education, Seventh-day Adventist Church". Archived from the original on 17 October 2017. Retrieved 2010-06-18.
- ↑ Rogers, Wendi (1 April 2003). "World Church: A Closer Look at Higher Education". Adventist News Network. Retrieved 2020-03-02.

Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Official website
Templeeti:Adventist Colleges and UniversitiesTempleeti:Association of African UniversitiesTempleeti:Universities in Nigeria