Mamman Mohammed
Ọdịdị
Dr. Mamman Mohammed bụ dọkịta si Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi odeakwụkwọ nke Yobe Steeti Hospital Management Board (YSHMB) na onye isi oche nke Yobe Steeti Independent Electoral Commission (SIEC) ebe ọ na-elekọta ntuli aka gọọmentị ime obodo na steeti ahụ. [1] [2][3] O nwere utu aha isi nke Chief Medical Officer nke Fika Emirate ma mesịa há kpọ ya dịka Shamakin Fika.[2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Mamman si Potiskum, Yobe State, Nigeria. O nụrụ nwunye ato na ụmụaka iri atọ na atọ .[2][4]
Ọnwụ
[dezie | dezie ebe o si]Mamman nwụrụ mgbe ọ rịasịrị ọrịa dị mkpirikpi noge iri na anọ Ọktoba, 2025 na Yobe State University Teaching Hospital, Damaturu . [4][5]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Are (2023-12-13). Yobe postpones LG poll to May 2024 (en-US). TheCable. Retrieved on 2025-11-11.
- 1 2 3 Yobe Electoral Commission Chairman Is Dead (en-GB). Daily Trust (2025-10-14). Retrieved on 2025-11-11.
- ↑ Yobe State Electoral Commission Chairman, Mamman Mohammed Is Dead | Sahara Reporters. saharareporters.com. Retrieved on 2025-11-11.
- 1 2 Ugwu (2025-10-14). Yobe State Electoral Commission Chairman, Mamman Mohammed is dead (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-11-11.Ugwu, Francis (2025-10-14). "Yobe State Electoral Commission Chairman, Mamman Mohammed is dead". Daily Post Nigeria. Retrieved 2025-11-11.
- ↑ Bulus (2025-10-14). Yobe electoral commission chairman is dead (en-GB). 21st CENTURY CHRONICLE. Retrieved on 2025-11-11.