Gaa na ọdịnaya

Manal Awad Mikhail

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Manal Awad Mikhail na 2022

Manal Awad Mikhail bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Egypt bụ nwanyị mbụ Mịnịsta na-ahụ maka mmepe obodo na Egypt.[1][2] Tupu mgbe ahụ, ọ bụ gọvanọ [3] [4] [5] nke Damietta, Egypt, dị ka nwanyị mbụ onye ọchịchị Coptic Christian na gọvanọ nwanyị nke abụọ na Egypt.[6] [7] Mikhail bụ osote gọvanọ Giza [1]

Mikhail bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Science Veterinary na Mahadum Benha. O nwere nzere masta na PhD na Natural Sciences na Mahadum Alexandria na 1999.[2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Egypt’s first female Christian governor assumes office", Punch Newspapers. Retrieved on 2018-08-31. (in en-US)
  2. "Manal Mikhail Becomes Egypt’s First Female Coptic Governor | Egyptian Streets". Retrieved on 2018-08-31. (in en-US)