Gaa na ọdịnaya

Mandisa Mfeka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mandisa Mfeka bụ onye na-anya ụgbọelu South Africa. A maara ya dị ka onye isi ojii mbụ na-anya ụgbọelu agha na South Africa.[1][2]

A mụrụ Mfeka na Ntuzuma na KwaZulu-Natal. Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Queensburgh Girls High School.[1] Na 2008, o sonyeere South African Air Force wee debanye aha ya na Central Flying School na Langebaan, Western Cape. Ọ nwetara nku ya na 2011.[2] N'oge nraranye Onye isi ala Cyril Ramaphosa, ya na ndị na-anya ụgbọ elu ndị ọzọ, gara na mbara igwe na ngosipụta ikuku nke Hawks. A maara na ọ gbagoro otu n'ime ụgbọ elu SA Airforce Hawk Mk 120 ise n'ọgbọ egwuregwu Loftus Versveld dị na Pretoria n'oge nraranye onye isi ala.[3][4][5][6][7]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Four things you need to know about SA's first black female fighter pilot, Mandisa Mfeka (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2020-01-26.
  2. Subaru: Subaru South Africa | New & Used Subaru Cars (en). Subaru (2019-07-08). Retrieved on 2020-01-26.
  3. Major Mandisa Mfeka flying high at inauguration | Pretoria News (en). www.iol.co.za. Retrieved on 2020-01-26.
  4. News. Jet set: Mandisa Mfeka on being SA's first black female combat fighter pilot (en). ewn.co.za. Retrieved on 2020-01-26.
  5. Meet Major Mandisa Nomcebo Mfeka, the world's first African female fighter pilot (en-US). Uncensored Opinion (2019-05-27). Retrieved on 2020-01-26.
  6. Major Mandisa Mfeka urges women to aim high (en-ZA). SowetanLIVE. Retrieved on 2020-01-26.
  7. SA's first black female combat fighter pilot talks making history with East Coast Drive. ECR. Retrieved on 2020-01-26.