Mansa Musa
Ọdịdị

Mansa Musa (ihe dị ka 1312 – ihe dị ka 1337) bụ Mansa nke itoolu nke Alaeze Ukwu Mali,[1] nke ruru oke ókèala ya n’oge ọchịchị ya. A na-elekarị ọchịchị Musa anya dị ka oge Mali ruru elu nke ike na ùgwù ya, ọ bụ ezie na ọ pụtara obere na omenala Mandinka karịa ndị bu ya ụzọ.
- ↑ Levtzion 1963, p. 353