Gaa na ọdịnaya

Maria M. Santore

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Maria Monica Santore bụ onye America bụ ọkammụta sayensị ihe onwunwe onye nnyocha ya na-agụnye elu nke ihe ndị dị nro, gụnyere ịrapara, ite mmanụ, mkpokọta membrane, na usoro nanoscale n'elu microparticles. Ọ bụ ọkammụta nke sayensị polymer na injinia na Mahadum Massachusetts Amherst . [1]  

Agụmakwụkwọ na ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Santore gụrụ akwụkwọ na ngalaba injinia kemịkal na Mahadum Carnegie Mellon, gụsịa akwụkwọ n'afọ 1985. Ọ gụsịrị ma nweta nzere Ph.D. na ngalaba injinia kemịkal na Mahadum Princeton n'afọ 1989, [1] n'okpuru nlekọta nke William B. Russel. [2]

Ọ bụ onye ome nnyocha postdoctoral na National Institute of Standards and Technology tupu ọ banye na Mahadum Lehigh dị ka Dana Assistant Professor nke njinia kemikaalụ. Ọ nwetara ógè ọrụ na Lehigh dị ka osote prọfesọ, a kpọkwara ya Class of 1961 Chaired Associate Professor, tupu ọ kwaga Mahadum Massachusetts Amherst dị ka prọfesœ zuru oke.[3]

A kpọrọ Santore dị ka Fellow nke American Physical Society (APS) n'afọ 2005, mgbe a họpụtara ya na ngalaba Polymer Physics nke APS Polymer "maka nnwale ndị dị mma na-akọwa polymer na protein dynamics na interfaces nakwa ọrụ ha na colloidal na biomaterial adhesion". [4] Ọ bụ Fellow nke American Chemical Society nke afọ 2010 na ngalaba ya nke Polymeric Materials Science and Engineering, nakwa Fellow nke America Association for the Advancement of Science nke afọ 2012. [5][6]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

[1] [2] [3]

[4]

[5] [6]

.mw-parser-output .reflist{margin-bottom:0.5em;list-style-type:decimal}@media screen{.mw-parser-output .reflist{font-size:90%}}.mw-parser-output .reflist .references{font-size:100%;margin-bottom:0;list-style-type:inherit}.mw-parser-output .reflist-columns-2{column-width:30em}.mw-parser-output .reflist-columns-3{column-width:25em}.mw-parser-output .reflist-columns{margin-top:0.3em}.mw-parser-output .reflist-columns ol{margin-top:0}.mw-parser-output .reflist-columns li{page-break-inside:avoid;break-inside:avoid-column}.mw-parser-output .reflist-upper-alpha{list-style-type:upper-alpha}.mw-parser-output .reflist-upper-roman{list-style-type:upper-roman}.mw-parser-output .reflist-lower-alpha{list-style-type:lower-alpha}.mw-parser-output .reflist-lower-greek{list-style-type:lower-greek}.mw-parser-output .reflist-lower-roman{list-style-type:lower-roman}

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 "Maria Santore", Directory, UMass Amherst Polymer Science and Engineering, retrieved 2024-10-09
  2. 1 2 "People", Russell Research Group, Princeton University, retrieved 2024-10-09
  3. 1 2 Physics Colloquium: "All Stressed-Out: How Curvature and Tension Control Crystallization and Assembly in Two-Dimensional Complex Fluids" Presented by Dr. Maria Santore - University of Massachusetts, Amherst, Lehigh University Department of Physics, September 12, 2024, retrieved 2024-10-09
  4. 1 2 APS Fellows Archive, American Physical Society, retrieved 2024-10-09
  5. 1 2 "PMSE Fellows", PMSE Division, American Chemical Society, retrieved 2024-10-09
  6. 1 2 Historic fellows, American Association for the Advancement of Science, retrieved 2024-10-09