Mariam Eniola Bolaji
Ọdịdị
Bolaji na 2024 | |||||||||||||||||||||
| Ihe ọmụma nkeonwe | |||||||||||||||||||||
|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
| A mụrụ ya | 21 Septemba 2005 (afọ 20) Share, Kwara, Nigeria | ||||||||||||||||||||
| Egwuregwu | |||||||||||||||||||||
| Mba | Naịjirịa | ||||||||||||||||||||
| Egwuregwu | Badminton | ||||||||||||||||||||
Ihe nrite
| |||||||||||||||||||||
Mariam Eniola Bolaji (amụrụ na 21 n'ọnwa Septemba afọ 2005) [1] bụ onye Naijiria para-badminton. Ọ nọ n'ọkwa 1st n'ụwa na SL3 Category nke Para Badminton World Federation. [2] O sonyere n'afọ 2024 Summer Paralympics, ebe o ritere ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị SL3.
Ọ Ọ bụ onye Africa mbụ nwetara nrite n'egwuregwu Olympic ma ọ bụ Paralympics, [3] na-emeri ọla nchara na SL3 ụmụ nwanyị na egwuregwu na Paris. [4] Mmeri ya gosipụtara nrite mbụ nke Naịjirịa na Paris Paralympics.[5]

Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mariam Eniola BolajinaBWFBadminton.com
- ↑ "Mariam Eniola Bolaji". Paris 2024 Paralympics.
- ↑ "Rankings | BWF Fansite". bwfbadminton.com. Retrieved 2026-02-18.
- ↑ "Paris 2024: Nigeria's Mariam Eniola Bolaji makes her mark". International Paralympic Committee (in Bekee). Retrieved 2024-09-04.
- ↑ Popoola, Oluwadare (2024-09-02). "Bolaji makes history with Bronze medal win for Nigeria at the Paralympic Games". MAKING OF CHAMPIONS (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-09-02.
- ↑ Leaks, The Daily (2024-09-02). "Mariam Bolaji becomes first African to win badminton medal". The Daily Leaks (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-09-03.