Gaa na ọdịnaya

Marilyn Okowa-Daramola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Marilyn Okowa-Daramola bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya steeti na-anọchite anya mpaghara Ika North East na Delta Steeti Ụlọ Mgbakọ. [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Ochei, Matthew (2023-09-26). "Delta lawmaker promises increase in family planning budget". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-07.
  2. ↑ "Marilyn Okowa pledges to focus on people's oriented bills". www.pulse.ng. Retrieved 2025-01-07.