Martins Oke
Ọdịdị
Martins George Oke bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Igbo Etiti/Uzo Uwani Federal Constituency na House of Representatives.[1][2]
Mmalite ndụ, agụmakwụkwọ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Martins Oke n'afọ 1958 ma si na steeti Enugu. O nwere nzere bachelọ na nkà mmụta ọgwụ. Ọ rụrụ ọrụ na Federal House of Assembly site na 2003 ruo 2007. A họpụtara ya ọzọ na 2019, na ọzọ na 2023 maka okwu nke atọ dị ka onye omebe iwu gọọmentị etiti.[2][1]
O kesara palliatives gọọmentị etiti nyere ndị na-akwado ya. [3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Archived from the original on 2025-01-08. Retrieved on 2025-01-03.
- 1 2 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ sunnews (2024-02-04). Reps member Dr. Martins Oke distributes four truck loads of rice, beans palliative to constituents in Enugu (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.