Gaa na ọdịnaya

Maura Ajak

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maura Ajak
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSouth Sudan Dezie
Aha enyereMaura Dezie
Aha ezinụlọ yaAjak Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1989 Dezie
Ebe ọmụmụSouth Sudan Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSudanese Arabic, English Dezie
Ọrụ ọ na-arụinvestigative journalist Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Juba Dezie
Ihe nriteonye na-akwado ikike mmadụ Dezie

Maura Metbeni Paul Ajak (amụrụ n'afọ 1989) bụ onye nta akụkọ obodo South Sudan na-eme nchọpụta, onye mgbasa ozi bụrụkwa onye na-ese foto.

Maura Ajak
Born
Maura Metbeni Paul Ajak

Alma materUniversity of Juba
OccupationJournalist
Years active2014–present

Na ọnwa Septemba afọ 2018, ọtụtụ ndị agha nke Sudan People's Liberation Army (SPLA) ka ụlọ ikpe ndị agha nke mba ahụ mara ikpe maka ndina n'ike na igbu ọchụ mgbe Ajak kpughere ha. Ụlọikpe ahụ nyere gọọmentị nke obodo South Sudan iwu ka ha kwụọ onye ọ bụla n'ime ndị e dinara n'ike - ụfọdụ n'ime ha dị afọ iri na otu - ego ruru $4,000.

E nyere Ajak onyinye Human Rights Defender maka ikpughe na inye aka n'ịma ọtụtụ ndị agha nke Sudan People's Liberation Army (SPLA) ikpe maka ndina n'ike na igbu ọchụ site n'ụlọ ikpe ndị agha nke mba ahụ.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]