Michał Jeliński
Ọdịdị

Michał Jliński (amụrụ na 17 Maachị 1980, na Gorzów Wielkopolski) bụ onye na-akwọ ụgbọ mmiri na Poland. O ritere ihe nrite ọla edo na sculls anọ na asọmpi egwuregwu 2008 Summer Olympics.
Maka ihe ndị ọ rụzuru n'egwuregwu, ọ natara Knight's Cross nke Order of Polonia Restituta n'afọ 2008.