Gaa na ọdịnaya

Mike Onyekwere Ukoha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mike Onyekwere Ukoha bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Arochukwu Mpaghara na 7th Abia Steeti House of Assembly. A họpụtara ya n'elu ikpo okwu APGA na 2019.[1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Emeruwa (2021-03-18). Internal crisis: Abia lawmaker, Mike Ukoha dumps APGA (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-04.
  2. James. Arochukwu Seat: Abia Assembly Minority Whip Concedes Defeat To LP's Okoro Kalu – The Whistler Newspaper (en-GB). thewhistler.ng. Archived from the original on 2023-03-20. Retrieved on 2025-01-04.