Ministrị Ahụike nke Steeti Rivers
Ọdịdị
Ministrị Ahụike nke Steeti Rivers bụ ngalaba nke gọọmentị Rivers Steeti nke na-enyere ndị bi na Rivers State, Naijiria na ndị ọbịa aka inye ha ọrụ ahụike. Isi ụlọ ọrụ ya ugbu a dị na okpukpu nke abụọ nke State Secretariat Complex, dị na Port Harcourt.
Odudu
[dezie | dezie ebe o si]Kọmishọna na-ahụ maka ilekọta ọrụ kwa ụbọchị nke Ministri ahụ. [1] Onye odeakwụkwọ ukwu na-akwado ụkpụrụ na ihe ndị na-ebute ụzọ nke gọọmentị nke na-arụ ọrụ n'ime usoro nchịkwa na usoro e kere maka gọọmentị n'ozuzu ya. Onye odeakwụkwọ úkwú na-ahụkwa na a na-arụpụta nnukwu ọrụ, usoro iwu na ntụziaka, atụmatụ ngalaba na atụmatụ mmepe maka Ministri ahụ.[2]
Usoro Nhazi Ọkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ngalaba Gasị
[dezie | dezie ebe o si]- Nchịkwa
- Ego & na nhazi akụnaụba
- Atụmatụ, Nnyocha & Ndekọ ọnụ ọgụgụ
- Ọrụ ịrụ Ọgwụ
- Ọrụ inye Ọgwụ
- Ọrụ Ahụike Ọha
- Ọrụ Nọọsụ
Alaka Gasị
[dezie | dezie ebe o si]- Bọọdụ Nlekọta Ụlọ Ọgwụ Steeti Rivers
- Kọleji nke Sayensị na Teknụzụ Ahụike
- Ụlọ Akwụkwọ Nọọsụ
- Ụlọ Akwụkwọ Ịmụ Nwa
- Rivers State Primary Health Care Management Board
Ndepụta nke ndị kọmishọna
[dezie | dezie ebe o si]- Emi Membere-Otaji (1999-2003)
- Solomon Enyinda
- Silas Eneyo
- Tamunoiyoriari Sampson Parker
- Odagme Theophilus (2015-2017)
- Princewill A. Chike (2017-2021)
- Dr. Adaeze Chidinma Oreh (2023 - Ugbu a)
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Gọọmentị nke Rivers State
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Office of the Commissioner. Ministry of Health. Archived from the original on 5 June 2014. Retrieved on 19 December 2014.
- ↑ Office of Permanent Secretary. Ministry of Health. Archived from the original on 5 June 2014. Retrieved on 19 December 2014.