Ministry of Lands and Land Resettlement (Zimbabwe)
Ọdịdị
Mịnịstrị Na-ahụ Maka Ala na Ndozigharị Ala bụ ụlọ ọrụ gọọmentị, nke na-ahụ maka Mgbanwe ala na Zimbabwe. Onye nọ n'ọkwa ahụ bụ Douglas Mombeshora . [1]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Cabinet sworn in amid chaotic scenes. NewZimbabwe.com (13 Feb 2009). Archived from the original on 2009-02-14. Retrieved on 2009-02-13.