Gaa na ọdịnaya

Mkpagbu nke ndị nwere ọrịa albinism

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mkpagbu nke ndị nwere anyali (mgbe ụfọdụ ndebiri PWA) dabeere na nkwenye na ụfọdụ akuku ahụ nke ndị anyali nwere ike ibunye mmadu ike eji eme anwansi.[1] Nkwenkwe ụgha dị otú ahụ dị karịsịa n'akụkụ ụfọdụ nke mpaghara Great Lakes nke Africa, ndị dokita amoosu na ndị ọzọ na-akwado nkwenye a werekwa ya n'eri site n' iji akụkụ ahụ dị otú ahụ mere ihe ndi a na-etinye na-akara ngwa eji eme nketoaja, ogwu agworo agwo na ihe a na-agwakọta na ọgwụ na-ekwu na anwansi ha ga-ewetara onye e meere ya ọganihu (muti ma ọ bụ ọgwụ ogbugbu).[2]

  1. History of Attacks Against Persons with Albinism (PWA). Under the Same Sun (15 July 2013). Archived from the original on 18 November 2016. Retrieved on 17 April 2014.
  2. Schühle. Medicine Murder of People with Albinism in Tanzania – How Casino Capitalism Creates Rumorscapes and Occult Economies (Working Paper No. 2-13). FU-Berlin.de. Center for Area Studies, Freie Universität Berlin. Archived from the original on 25 January 2016. Retrieved on 29 October 2018.