Mohammad Shehu
Ọdịdị
Mohammad N. Shehu bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria mụrụ na Disemba 1971 na steeti Kaduna. Ọ nọchitere anya ọgbakọ Birnin-Gwari/Giwa Federal Constituency na ọgbakọ omebe iwu nke ise site na 2003 ruo 2007 dịka onye otu Peoples Democratic Party (PDP). Ọ nwetara nzere B.Sc. ogo mmụta na Quantity Surveying na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. [1][2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ House of Representatives Member | Honourable Muhammed Shehu. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.