Gaa na ọdịnaya

Mohammed Ibrahim Idris

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mohammed Ibrahim Idris
Federal Representative
ConstituencyAnkpa/Omala/Olamaboro
Personal details
Born(1969-12-08) 8 Disemba 1969
DiedEprelụ 10, 2024(2024-04-10) (aged 54)
NationalityNigerian
OccupationPolitician

Mohammed Ibrahim Idris bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụbu onye ụlọ omebe iwu na-anọchite anya Ankpa, Omala na Olamaboro Federal constituency nke Kogi Steeti na ọgbakọ mba site na 2011 ruo 2015..[1] Ọ nwụrụ na 10 Eprel 2024.

Ndụ onwe onye.

[dezie | dezie ebe o si]

Mohammed bụ nwa nwoke nke onye bụbu gọvanọ nke Kogi Steeti, Ibrahim Idris . [2]

Ọnwụ.

[dezie | dezie ebe o si]

Na 10 Eprel 2024, Mohammed nwụrụ na Abuja obere oge mgbe ekpere Eid al-Fitr gasịrị. Shuaibu Audu kwadoro akụkọ ahụ na nkwupụta sitere n'aka onye enyemaka mgbasa ozi pụrụ iche, Lizzy Okoji. [3] [4][5]

Edensibịa.

[dezie | dezie ebe o si]
  1. vanguard (17 April 2018). Former Rep donates relief materials to Kogi IDP camps (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 1 January 2025.
  2. Odogun (12 July 2018). Ex-Kogi Gov Idris' son leaves APC for PDP (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 1 January 2025.
  3. Jimoh (10 April 2024). Ex-Kogi Gov Idris' son dies in Abuja (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 1 January 2025.
  4. Ex-Kogi gov son slumps, dies after Eid prayer in Abuja (en-US). Retrieved on 1 January 2025.
  5. Omole (12 April 2024). Governor Ododo Condoles With Idris Over Son's Death (en-US). Retrieved on 1 January 2025.