Mohammed Isa Anka
Ọdịdị
Mohammed Isa Anka (amụrụ na 20 Febụwarị 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchiteanya Anka/Talata Mafara Mpaghara Federal nke Zamfara Steeti na Ụlọ ndị nnọchiteanya. Ọ bụ onye otu All Progressives Congress.[1][2][3][4][5]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nseyen (2023-02-27). Jigawa: APC's Isah Anka wins Anka/Talata Mafara Federal Constituency (en-US). Daily Post Nigeria. Archived from the original on 2024-06-22. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ III (2024-01-02). We commend Tinubu for ensuring 10th assembly fully participated in 2024 bugetary process – Hon Anka (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Archived from the original on 2024-01-03. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ Sabiu (2022-05-28). Six emerge unopposed as APC House of Reps candidates in Zamfara (en-GB). Tribune Online. Archived from the original on 2022-06-30. Retrieved on 2024-12-27.
- ↑ 10th National Assembly Members - Mohammed Isa Anka. orderpaper.ng (2024). Retrieved on 2025-01-09.
- ↑ ShineYourEye - Mohammed Isa Anka. www.shineyoureye.org (2023). Retrieved on 2025-01-09.