Gaa na ọdịnaya

Mojeed Fatai Adebola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mojeed Fatai Adebola bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya steeti na-anọchite anya Ibeju Lekki I na Lagos Steeti ụlọ nzukọ . [1] [2][3]Na ụbọchị 13 Jenụwarị 2024, a họpụtara ya dịka osote ọkà okwu nke Ụlọ Nzukọ nke Lagos Steeti, na-esote impeachment nke ọkà okwu, Mudashiru Obasa na nhọpụta nke Mojisola Meranda dị ka ọkà okwu. [4]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ogunyemi (2019-03-23). APC's Adebola wins Ibeju Lekki state constituency assembly supplementary election (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-07.
  2. vanguard (2019-03-23). I'm sure I'll emerge winner, says APC candidate in Ibeju-Lekki (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
  3. Nigeria (2019-03-23). LAGOS: APC Wins supplementary election in Ibeju-Lekki constituency (en-US). Latest Nigeria News | Top Stories from Ripples Nigeria. Retrieved on 2025-01-07.
  4. "Lagos House of Assembly speaker, Obasa, impeached", business day, 13 January 2025. Retrieved on 2025-01-13. (in en-GB)