Gaa na ọdịnaya

Mojisola Meranda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mojisola Meranda
Deputy Speaker of the Lagos State House of Assembly
Assumed office
3 March 2025
SpeakerMudashiru Obasa
Preceded byMojeed Fatai Adebola
In office
6 June 2023 – 13 January 2025
SpeakerMudashiru Obasa
Preceded byWasiu Sanni
Succeeded byMojeed Fatai Adebola
Speaker of the Lagos State House of Assembly
In office
13 January 2025 – 3 March 2025
DeputyMojeed Fatai Adebola
Preceded byMudashiru Obasa
Succeeded byMudashiru Obasa
Personal details
Born (1980-08-16) 16 Ọgọstụ 1980 (age 46)
Political partyAll Progressive Congress (2013–present)
Occupation
  • Politician
  • lawmaker

Mojisola Lasbat Meranda (amụrụ na 16 Ọgọst 1980) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke jerela ozi dịka osote onyeisi oche nke ụlọ omeiwu steeti Lagos kemgbe Maachị 2025. Ọ bụbu osote onyeisi oche site na Juun 2023 ruo Jenụwarị 2025, nakwa dịka onyeisi oche site na Jenụwarị ruo Maachị 2025, mgbe a chụpụrụ Mudashiru Obasa n'ọkwa maka ebubo arụrụala na mmegbu n'ọchịchị na Jenụwarị, nakwa mgbe eweghachiri ya n'ọkwa na Maachị.[1][2][3][4][5] Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya mpaghara ntuli aka Apapa I kemgbe ọnwa Juun afọ 2015.[6]

Na ụbọchị atọ nke ọnwa Maachị afọ 2025, ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ izu isii ka ọ nọ n'ọkwa onyeisi oche, Meranda gbara arụkwaghịm n'ọkwa ya wee họpụta ya ọzọ dịka osote onyeisi oche nke ụlọ omeiwu steeti Lagos, ebe a kpọghachiri Obasa dịka onyeisi oche.[7][8][9][10]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Moses, Peter (2025-01-13). "Mojisola Meranda: Enter Lagos First Female Speaker". Daily Trust (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-13.
  2. ↑ Omidiji, Rachael (2025-01-13). "10 things to know about new Lagos Speaker, Mojisola Meranda". Nigerian Tribune (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-01-13.
  3. ↑ "Obasa impeached: Lagos House of Assembly impeach Mudashiru Obasa, appoint Mojisola Meranda as new Speaker". BBC News Pidgin. 2025-01-13. Retrieved 2025-01-13.
  4. ↑ Daramola, Ayomikunle (2025-01-13). "Lagos assembly impeaches Obasa, elects Mojisola Meranda as first female speaker". TheCable (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-13.
  5. ↑ "10 astonishing facts about first female Lagos Assembly Speaker". P.M. News (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-13.
  6. ↑ Oyedokun, Taofeek (2025-01-13). "Who is Mojisola Meranda? The female lawmaker who replaces Obasa as Lagos speaker". BusinessDay (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-13.
  7. ↑ Oloniniran, Gbenga (2025-03-03). "Meranda resigns as Lagos Assembly speaker". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-03-03.
  8. ↑ Wahab, Akinbayo (2025-03-03). "BREAKING: Meranda resigns as Lagos Assembly Speaker". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-03-03.
  9. ↑ Oyero, Kayode (2025-03-03). "Meranda Resigns As Lagos Speaker, Re-Elected Deputy Speaker". Channels Television (in Bekee). Retrieved 2025-03-03.
  10. ↑ Daramola, Ayomikunle (2025-03-03). "Meranda resigns as Lagos assembly speaker after 49 days in office". TheCable (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-03-03.