Gaa na ọdịnaya

Mokgadi Aphiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mokgadi Aphiri
Member of Limpopo Provincial Legislature [en]
Assumed office
21 May 2014
Personal details
CitizenshipSouth Africa
Political partyAfrican National Congress [en]

Mokgadi Johanna Aphiri bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị mba South Africa. Ọ bụ onye nnọchite anya otu African National Congress (ANC) na Limpopo Provincial Legislature kemgbe afọ 2014. A họpụtara ya na oche ya na ntuli aka n'ozuzu nke afọ 2014, ọ nọ n'ọnọdụ nke 38 na ndepụta nke ANC, a họpụtakwara ya ọzọ na ntuliaka n'ojii nke afọ 2019, ọ nọ n"ọnọdụ nke 32.[1] A họpụtara ya na Kọmitii Nchịkwa nke mpaghara nke alaka Limpopo nke ANC n'afọ 2018 mana a họpụtaghi ya ọzọ na June 2022. [2][3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mokgadi Johanna Aphiri (en). People's Assembly. Retrieved on 2023-01-24.
  2. Additionals on ANC's new provincial executive announced (en-US). Polokwane Observer (2018-06-26).
  3. Smooth sailing at ANC Limpopo's 10th elective conference (en-US). Polokwane Observer (2022-06-10).