Monica Chakwera
Ọdịdị
Monica Chakwera bụ nwunye mbụ na nwunye nke Lazarus Chakwera, onye isi ala nke mba Malawi.[1] A mụrụ ya na 30 Septemba 1953;O si obodo Mwazisi, T/A Chikulamayembe, na Rumphi District, n'ebe ugwu Malawi.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A zụlitere Chakwera n'akụkụ ugwu Malawi. Ọ bụ onye na-ahụ maka ego [1] na onye ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya [2] nwere nzere Bachelor of Arts na ọrụ mmekọrịta mmadụ n'otu na Mahadum nke North, na South Africa.
Alụmdi na nwunye Lazarọs Chakwera
[dezie | dezie ebe o si]Chakwera lụrụ Lazarọs na 8 Ọktoba 1977. [3] Ha nwere ụmụ anọ na ụmụ ụmụ. [citation needed]
Chakwera tọrọ ntọala Shaping Our Future Foundation, otu nzukọ na-eche banyere mmepe nwa agbọghọ obodo. A malitere usoro a n'obí eze. Ọ bụghị gọọmenti kwadoro ya kama ọ bụ nnukwu ụlọ ọrụ.[4]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fiko (2020-08-07). Malawi: First Lady Opens Up - Born-Again Christian, Met Chakwera During Scom Meetings in College (en). allAfrica.com. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ Zimba. First Lady Monica Chakwera courts Malawians In Diaspora On Social Work (en-gb). www.zodiakmalawi.com. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ Malawi on the road to 2014: Rev. Dr. Lazarous Chakwera | Malawi Nyasa Times – Malawi breaking news in Malawi (2016-03-04). Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ First Lady launches her charity organisation Soff to promote Malawi girl child (en-GB). Malawi Nyasa Times - News from Malawi about Malawi (2020-10-03). Retrieved on 2021-09-09.