Gaa na ọdịnaya

Monica Juma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Monica Juma
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịKenya Dezie
Aha enyereMonica Dezie
Aha ezinụlọ yaJuma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie
Ebe ọmụmụKenya Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
Onye were ọrụNational Defense University Dezie
Ọkwá o jiMinister of Foreign Affairs of Kenya, Minister of Defence of Kenya, Secretary for Energy and Petroleum Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Oxford, University of Nairobi Dezie

Monica Kathina Juma CBS, EGH, MBS (amụrụ 26 Septemba 1963) bụ onye nnọchi anya Kenya nke na-eje ozi ugbu a dị ka onye ndụmọdụ nchekwa mba nye Onye isi ala William Ruto.[1] Ọ rụrụ ọrụ mbụ dị ka onye odeakwụkwọ maka nchekwa na kọbọt Onye isi ala Uhuru Kenyatta[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Juma gụrụ akwụkwọ na Mahadum Nairobi maka Bachelors of Arts in Government & Public Administration na Masters of Arts in Government & Public Administration na University of Oxford, Certificate in Refugee Studies na ebe ọ nwetakwara Doctorate of Philosophy na Politics.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Juma nwere ọrụ ogologo oge na ọrụ nnọchiteanya, ebe ọ jere ozi dị ka onye nnọchi anya Kenya na Etiopia, Djibouti, African Union, Inter-Governmental Authority on Development na United Nations Economic Commission for Africa, nke sitere na Addis Ababa.[2] N'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Juun afọ 2013, a ṅụrụ ya iyi dị ka onye isi odeakwụkwọ, na Ministri Nchebe nke Kenya, na-eje ozi n'ọnọdụ ahụ ruo mgbe a kpọgara ya na Ministri Na-ahụ Maka Ihe Ndị Dị n'Ime, dị ka onye odeakwụkwọ ukwu.[2][3]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Juma jere ozi dị ka odeakwụkwọ nke ụlọ ọrụ na Ministry of Foreign Affairs n'etiti Jenụwarị 2016 na Febụwarị 2018. [4]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi odeakwụkwọ na Ngalaba Na-ahụ Maka Ihe Ndị Dị n'Ime, Ministri Na-ahụ maka Ihe Ndị Dị na Nhazi nke Gọọmentị Mba.

Tupu ọ rụọ ọrụ na Ministry of Interior, Juma jere ozi dị ka odeakwụkwọ nke Cabinet na Ministry of Defence . [5]

Na 23 Mee 2024, Juma so na ndị ọbịa a kpọrọ oriri nke Onye isi ala US Joe Biden kwadoro iji sọpụrụ onye isi ala William Ruto na White House.[6]

Juma na Mike Pompeo na Washington, D.C., 2018

Juma bụ onye ọrụ nyocha dị elu na ngalaba sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na Mahadum Pretoria na South Africa. Ọ bụkwa onye nkuzi ngalaba na African Center for Strategic Studies nke National Defence University, na Washington, D.C. na United States of America. Odewo ma bipụta ọtụtụ ihe gbasara isiokwu ọpụrụiche ya [2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. UoN Digital Repository Home. erepository.uonbi.ac.ke. Retrieved on 2020-05-28.
  2. 2.0 2.1 2.2 Kenya Ministry of Foreign Affairs (2016). Ambassador Monica Juma, DPhil, CBS, Principal Secretary at the Ministry of Foreign Affairs. Kenya Ministry of Foreign Affairs. Archived from the original on 13 November 2018. Retrieved on 1 February 2018.
  3. Kenya Ministry of Defence (2014). Ambassador Dr. Monica Juma, MBS, Principal Secretary Ministry of Defence, Kenya. Kenya Ministry of Defence. Archived from the original on 9 July 2019. Retrieved on 1 February 2018.
  4. FORMER MINISTERS – FOREIGN AFFAIRS | KENYA (en-US). Archived from the original on 2022-11-02. Retrieved on 2022-11-02.
  5. Our History – Ministry of Defence – Kenya. mod.go.ke. Retrieved on 2022-11-02.
  6. Kim. "The Full Guest List for Biden’s State Dinner With Kenya", The New York Times, 2024-05-23. Retrieved on 2024-05-26. (in en-US)