Gaa na ọdịnaya

Monicah Mavhunga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Monicah Mavhunga

A mụrụ Monicah Mavhunga na (Nọvemba 23, 1961) na ugwu Darwin.[1] Bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe.[2] Ọ bụ onye osote minista na-ahụ maka ndị agha mgbagha nke nnwere onwe nke Zimbabwe ugbu a na onye omeiwu. Ọ bụ onye otu ZANU–PF . [1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ndoro (2021-10-29). Minister defies court order, hires police to protect farm she grabbed from Grace Mugabe's sister. Nehanda Radio. Retrieved on 2024-02-21.