Monisade Afuye
Ọdịdị
Monisade Afuye | |
|---|---|
| Deputy Governor of Ekiti State | |
| Assumed office 16 October 2022 | |
| Governor | Biodun Oyebanji |
| Preceded by | Bisi Egbeyemi |
| Personal details | |
| Born | Monisade Christiana Afuye 28 Sepụtemba 1958 |
| Political party | APC |
| Alma mater | Crown Polytechnic |
| Occupation |
|
Chief Monisade Christiana Afuye (((Listenⓘ)); amụrụ na 28 Septemba 1958) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka osote gọvanọ nke Ekiti Steeti kemgbe 2022.[2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Monisade Christiana Afuye na 28 Septemba 1958 na Ikere-Ekiti, mpaghara ọchịchị ime obodo Ikere. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na Saint Joseph CAC Primary School Aramoko, Aramoko Ekiti, na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Amoye Grammar school, Ikere-Ekiti. O nwetara diplọma nkịtị ya na Diploma Higher National Diploma na Public Administration na Crown Polytechnic, Ado Ekiti, Ekiti State. [1]Ediare, Priscilla (28 February 2022). "Ekiti 2022: APC nominates Afuye deputy as governorship candidate". The Sun. Ado Ekiti. Retrieved 25 June 2022 </ref>
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Ediare, Priscilla (28 February 2022). "Ekiti 2022: APC nominates Afuye deputy as governorship candidate". The Sun. Retrieved 25 June 2022. Kpọpụta njehie: Invalid parameter "." in
<ref>tag. The supported parameters are: details, dir, follow, group, name. - ↑ Ogbonnaiye, Raphael (22 June 2022). "Ekiti Governor-Elect, Deputy Receive Certificate Of Return". Daily Trust. Retrieved 25 June 2022.